1Abụ nrigo. Toonu Onyenwe anyị, unu ndị ohu Onyenwe anyị niile ndị na-eje ozi nʼime ụlọ Onyenwe anyị nʼoge abalị.
2Chilienụ aka unu abụọ elu nʼime ụlọnsọ ya ma toonu Onyenwe anyị.
3Ka Onyenwe anyị, onye kere eluigwe na ụwa site na Zayọn gọzie unu.
Akwụkwọ Nsọ
Agba Ochie

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ, Copyright © 2020 Biblica, Inc. Used under CC BY-SA 4.0. The original Work by its copyright holders is available for free at www.biblica.com and open.bible.
Ndụmọdụ: igodo akụ aka ekpe na aka nri na-atụgharị ibe, / na-emepekwa ọchụchọ.